Jenesis 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova wee tie Fero na ezinụlọ ya ihe otiti dị ukwuu+ n’ihi Seraị, nwunye Ebram.+ Abụ Ọma 105:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O kweghị ka mmadụ ọ bụla rigbuo ha,+Kama ọ baara ndị eze mba n’ihi ha,+