Ilu 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nwe ya tụkwasịrị ya obi, ọ dịghịkwa uru kọrọ ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 e keghịkwa nwoke n’ihi nwaanyị, kama e kere nwaanyị n’ihi nwoke.+ 1 Timoti 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ bụ Adam ka e bu ụzọ kpụọ, e mesịa kpụọ Iv.+