Ilu 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ ọ̀ chọtawo ezi nwunye?+ Onye ahụ achọtawo ihe ọma,+ ọ na-enwetakwa amara n’aka Jehova.+ Ilu 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe nketa nke na-esi n’aka nna bụ ụlọ na akụ̀,+ ma nwaanyị nke nwere uche na-esi n’aka Jehova.+ Mak 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, ihe Chineke kekọtara, mmadụ ọ bụla atọsala ya.”+ 1 Timoti 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ bụ Adam ka e bu ụzọ kpụọ, e mesịa kpụọ Iv.+