Jenesis 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Leban sịrị ya: “N’ezie, mụ na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.”+ Ya na ya wee bie otu ọnwa zuru ezu. Ndị Ikpe 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Biko, kwuonụ ihe a ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, ‘Olee nke kaara unu mma, ọ̀ bụ ka ndị ikom iri asaa,+ bụ́ ụmụ Jerọbel niile, chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.’”+ 2 Samuel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, ebo niile nke Izrel bịakwutere Devid+ n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+ 2 Samuel 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu bụ ụmụnne m; mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+ Gịnịzi mere unu ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-eme ka eze lọta?’
14 E mesịa, Leban sịrị ya: “N’ezie, mụ na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.”+ Ya na ya wee bie otu ọnwa zuru ezu.
2 “Biko, kwuonụ ihe a ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, ‘Olee nke kaara unu mma, ọ̀ bụ ka ndị ikom iri asaa,+ bụ́ ụmụ Jerọbel niile, chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.’”+
5 Ka oge na-aga, ebo niile nke Izrel bịakwutere Devid+ n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+
12 Unu bụ ụmụnne m; mụ na unu bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+ Gịnịzi mere unu ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-eme ka eze lọta?’