Ọpụpụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+ Levitikọs 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-eri anụ àjà udo ya, bụ́ àjà ekele, n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ya. Ọ gaghị edofọ nke ọ bụla ruo ụtụtụ.+
10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+
15 A ga-eri anụ àjà udo ya, bụ́ àjà ekele, n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ya. Ọ gaghị edofọ nke ọ bụla ruo ụtụtụ.+