Levitikọs 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-eri anụ àjà udo ya, bụ́ àjà ekele, n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ya. Ọ gaghị edofọ nke ọ bụla ruo ụtụtụ.+ Levitikọs 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 A ga-eri ya n’ụbọchị ahụ.+ Unu edofọla nke ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.+ Abụ m Jehova. Diuterọnọmi 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’aka gị n’ókèala gị dum ruo ụbọchị asaa,+ anụ ọ bụla ị ga-achụ n’àjà n’uhuruchi ụbọchị mbụ agaghịkwa adị abalị dum ruo ụtụtụ.+
15 A ga-eri anụ àjà udo ya, bụ́ àjà ekele, n’ụbọchị ọ chụrụ àjà ya. Ọ gaghị edofọ nke ọ bụla ruo ụtụtụ.+
4 A gaghị ahụ ihe na-eko achịcha n’aka gị n’ókèala gị dum ruo ụbọchị asaa,+ anụ ọ bụla ị ga-achụ n’àjà n’uhuruchi ụbọchị mbụ agaghịkwa adị abalị dum ruo ụtụtụ.+