Ọpụpụ 38:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọlaedo dum e ji rụọ ọrụ n’ọrụ niile a rụrụ n’ebe nsọ ahụ hà ka ọlaedo àjà ahụ a na-efegharị efegharị,+ ya bụ, talent iri abụọ na itoolu na narị shekel+ asaa na iri atọ ma e jiri shekel nke ebe nsọ tụọ ya.+
24 Ọlaedo dum e ji rụọ ọrụ n’ọrụ niile a rụrụ n’ebe nsọ ahụ hà ka ọlaedo àjà ahụ a na-efegharị efegharị,+ ya bụ, talent iri abụọ na itoolu na narị shekel+ asaa na iri atọ ma e jiri shekel nke ebe nsọ tụọ ya.+