Ọpụpụ 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ okporo osisi ndị ahụ ma were ọlaedo machie ha.+ 1 Ihe E Mere 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Livaị wee jiri okporo osisi buru+ igbe ezi Chineke n’ubu ha,+ dị nnọọ ka Mozis nyere n’iwu, dị ka ihe Jehova gwara ya si dị.
15 Ụmụ Livaị wee jiri okporo osisi buru+ igbe ezi Chineke n’ubu ha,+ dị nnọọ ka Mozis nyere n’iwu, dị ka ihe Jehova gwara ya si dị.