Ọpụpụ 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee oriọna asaa ya nakwa ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ihe ndọba+ oriọna ahụ na oriọna+ ya na ihe ịsọnyụ ọkụ+ ya na ihe ịgụ ọkụ+ ya na ite+ mmanụ ya niile ndị ha ji agbanye mmanụ n’oriọna ahụ mgbe niile.
23 O wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee oriọna asaa ya nakwa ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+
9 Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ihe ndọba+ oriọna ahụ na oriọna+ ya na ihe ịsọnyụ ọkụ+ ya na ihe ịgụ ọkụ+ ya na ite+ mmanụ ya niile ndị ha ji agbanye mmanụ n’oriọna ahụ mgbe niile.