Ọpụpụ 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+ Ọpụpụ 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 A ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ihe ịsọnyụ ọkụ ya nakwa ihe ịgụ ọkụ ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa Erọn okwu, sị ya, ‘Mgbe ọ bụla ị mụnyere oriọna ndị ahụ, oriọna asaa ahụ ga na-enwu n’ihu ebe ihe ndọba oriọna ahụ dị.’”+
37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+
2 “Gwa Erọn okwu, sị ya, ‘Mgbe ọ bụla ị mụnyere oriọna ndị ahụ, oriọna asaa ahụ ga na-enwu n’ihu ebe ihe ndọba oriọna ahụ dị.’”+