5 ndị na-ejekwa ozi dị nsọ nke bụ́ naanị ihe nnọchiteanya nke bụ́ ihe atụ+ na onyinyo+ nke ihe ndị dị n’eluigwe; dị nnọọ ka Chineke nyere Mozis iwu,+ mgbe ọ chọrọ ịmalite iwu ụlọikwuu+ ahụ dum: N’ihi na ọ sịrị: “Hụ na i mere ihe niile dị ka ụkpụrụ ha nke e gosiri gị n’ugwu a si dị.”+
11 Otú ọ dị, mgbe Kraịst bịara dị ka nnukwu onye nchụàjà+ nke ihe ọma ndị dị ugbu a, site n’ụlọikwuu ka ukwuu, nke zukwara okè karị, nke a na-ejighị aka rụọ, ya bụ, nke na-esighị n’ihe e kere eke nke ụwa a,+