Ọpụpụ 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+ Ọpụpụ 36:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O wee jiri ọlaedo machie awara osisi ndị ahụ, o jikwa ọlaedo rụọ ihe yiri mgbaaka maka ha ka ha bụrụ ihe ga na-ejide osisi ntụhie ndị ahụ, o wee jiri ọlaedo machie ihe ntụhie ndị ahụ.+
35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+
34 O wee jiri ọlaedo machie awara osisi ndị ahụ, o jikwa ọlaedo rụọ ihe yiri mgbaaka maka ha ka ha bụrụ ihe ga na-ejide osisi ntụhie ndị ahụ, o wee jiri ọlaedo machie ihe ntụhie ndị ahụ.+