Ọpụpụ 40:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọzọ, o debere tebụl+ ahụ n’ụlọikwuu nzute, n’akụkụ ụlọikwuu ahụ, n’ebe ugwu, ná mpụga ákwà mgbochi ahụ, Ọpụpụ 40:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọzọ, ọ dọbara ebe ịchụàjà+ ahụ e ji ọlaedo rụọ n’ụlọikwuu nzute n’ihu ákwà mgbochi ahụ, Ndị Hibru 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na a rụrụ nkebi mbụ dị n’ụlọikwuu ahụ,+ bụ́ ebe e nwere ihe ndọba oriọna+ na tebụl+ na achịcha+ e chere n’ihu Chineke; a na-akpọkwa ya “Ebe Nsọ.”+
22 Ọzọ, o debere tebụl+ ahụ n’ụlọikwuu nzute, n’akụkụ ụlọikwuu ahụ, n’ebe ugwu, ná mpụga ákwà mgbochi ahụ,
2 N’ihi na a rụrụ nkebi mbụ dị n’ụlọikwuu ahụ,+ bụ́ ebe e nwere ihe ndọba oriọna+ na tebụl+ na achịcha+ e chere n’ihu Chineke; a na-akpọkwa ya “Ebe Nsọ.”+