1 Samuel 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Otu onye nke Chineke+ wee bịakwute Ilaị, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka ụlọ nna nna gị mata m mgbe ha ka nọ n’Ijipt dị ka ndị ohu n’ụlọ Fero?+ Ọrụ Ndịozi 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke nke nna nna gị hà, Chineke nke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Ebe Mozis na-ama jijiji, ọ nwaghị ịchọpụtakwu ihe na-eme.
27 Otu onye nke Chineke+ wee bịakwute Ilaị, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka ụlọ nna nna gị mata m mgbe ha ka nọ n’Ijipt dị ka ndị ohu n’ụlọ Fero?+
32 ‘Abụ m Chineke nke nna nna gị hà, Chineke nke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Ebe Mozis na-ama jijiji, ọ nwaghị ịchọpụtakwu ihe na-eme.