Ọpụpụ 39:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee kwee akpa obi+ ahụ dị ka ihe onye na-akpa ihe n’ákwà kpara, dị ka e si kwee efọd ahụ, nke e ji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, kwee.+
8 O wee kwee akpa obi+ ahụ dị ka ihe onye na-akpa ihe n’ákwà kpara, dị ka e si kwee efọd ahụ, nke e ji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, kwee.+