Jenesis 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 m wee lọghachi n’ụlọ nna m n’udo, ọ ga-apụta na Jehova egosiwo na ya bụ Chineke m.+ Luk 20:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma ọbụna Mozis mere ka a mara na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, n’ihe e dere banyere osisi ogwu+ ahụ, mgbe ọ kpọrọ Jehova ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+
37 Ma ọbụna Mozis mere ka a mara na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, n’ihe e dere banyere osisi ogwu+ ahụ, mgbe ọ kpọrọ Jehova ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+