2 Ndị Eze 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee gbadaa, mikpuo onwe ya ugboro asaa na Jọdan dị ka onye nke ezi Chineke+ kwuru, anụ ahụ́ ya wee lọghachi dị ka anụ ahụ́ nwata,+ o wee dị ọcha.+ Matiu 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee matịa aka ya bitụ ya, sị: “Achọrọ m. Dị ọcha.”+ Ozugbo ahụ, a sachapụrụ ekpenta ya.+
14 O wee gbadaa, mikpuo onwe ya ugboro asaa na Jọdan dị ka onye nke ezi Chineke+ kwuru, anụ ahụ́ ya wee lọghachi dị ka anụ ahụ́ nwata,+ o wee dị ọcha.+