Luk 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma, ma ọ dịghị otu n’ime ha e mere ka ọ dị ọcha, ma ọ́ bụghị Neaman onye Siria.”+ Luk 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee matịa aka bitụ ya, sị: “Achọrọ m. Dị ọcha.” Ozugbo ahụkwa, ekpenta ahụ pụrụ n’ahụ́ ya.+
27 E nwekwara ọtụtụ ndị ekpenta n’Izrel n’oge Ịlaịsha onye amụma, ma ọ dịghị otu n’ime ha e mere ka ọ dị ọcha, ma ọ́ bụghị Neaman onye Siria.”+