Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+ Levitikọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
5 “‘Mgbe ahụ, a ga-egbu nwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà,+ ga-ewetakwa ọbara ya ma fesa ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà+ nke dị n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.