Ndị Hibru 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ọ bụrụ na ọbara ewu+ na nke ehi+ na ntụ+ nwa ehi bụ́ nke e fesara ndị e merụrụ emerụ+ na-edo ha nsọ wee mee ka anụ ahụ́ ha dị ọcha,+ 1 Pita 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dị ka Chineke bụ́ Nna bu ụzọ mara,+ ndị e ji mmụọ nsọ doo nsọ,+ ka unu wee bụrụ ndị na-erube isi na ndị e fesara+ ọbara Jizọs Kraịst:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu.+
13 N’ihi na ọ bụrụ na ọbara ewu+ na nke ehi+ na ntụ+ nwa ehi bụ́ nke e fesara ndị e merụrụ emerụ+ na-edo ha nsọ wee mee ka anụ ahụ́ ha dị ọcha,+
2 dị ka Chineke bụ́ Nna bu ụzọ mara,+ ndị e ji mmụọ nsọ doo nsọ,+ ka unu wee bụrụ ndị na-erube isi na ndị e fesara+ ọbara Jizọs Kraịst:+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ na udo dị ukwuu dịrị unu.+