Levitikọs 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’” Levitikọs 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+ Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ekworo maka ụlọ gị eripịawo m,+Eburuwo m nkọcha nke ndị mmadụ na-akọcha gị.+
17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’”
8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+