Ọpụpụ 30:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ị ga-edo ha nsọ ka ha wee bụrụ ihe kasị nsọ n’ezie.+ Onye ọ bụla ga-emetụ ha aka ga-abụ onye dị nsọ.+ Matiu 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ onyinye ka ọ̀ bụ ebe ịchụàjà+ ahụ nke mere ka onyinye ahụ dị nsọ?
29 Ị ga-edo ha nsọ ka ha wee bụrụ ihe kasị nsọ n’ezie.+ Onye ọ bụla ga-emetụ ha aka ga-abụ onye dị nsọ.+
19 Ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ onyinye ka ọ̀ bụ ebe ịchụàjà+ ahụ nke mere ka onyinye ahụ dị nsọ?