37 Ị ga-eji ụbọchị asaa chụọ àjà mkpuchi mmehie maka ebe ịchụàjà ahụ, ị ga-edokwa ya nsọ+ ka o wee bụrụ n’ezie ebe ịchụàjà kasị nsọ.+ Onye ọ bụla nke ga-emetụ ebe ịchụàjà ahụ aka ga-abụ onye dị nsọ.+
18 Nwoke ọ bụla+ n’etiti ụmụ Erọn ga-eri ya. Ọ bụ òkè ha, ruo mgbe a na-akaghị aka+ n’ọgbọ unu niile, n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Ihe ọ bụla metụrụ ha ga-adị nsọ.’”