Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 16:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 ka ha na-achụrụ Jehova àjà nsure ọkụ mgbe niile n’ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ma n’ụtụtụ ma ná mgbede, dị ka ihe dum e dere n’iwu Jehova si dị, nke o nyere Izrel n’iwu;+

  • 2 Ihe E Mere 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 lee, m ga-ewuru+ aha+ Jehova bụ́ Chineke m ụlọ ka m wee doo ya nsọ+ nye ya, ka m wee na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu ya, na-edebe achịcha a na-edebe n’usoro mgbe niile,+ na-achụkwa àjà nsure ọkụ n’ụtụtụ nakwa ná mgbede,+ n’ụbọchị izu ike+ nakwa n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ+ nakwa n’oge ememme+ a na-emere Jehova bụ́ Chineke anyị. Izrel ga na-eme nke a ruo mgbe a na-akaghị aka.+

  • 2 Ihe E Mere 13:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ha na-esurekwara Jehova àjà nsure ọkụ nakwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ kwa ụtụtụ na mgbede;+ achịcha ndị e doro n’usoro dịkwa n’elu tebụl e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ,+ e nwekwara ihe ndọba oriọna e ji ọlaedo rụọ+ na oriọna ha maka ịmụnye ọkụ kwa mgbede;+ n’ihi na anyị na-erubere Jehova bụ́ Chineke anyị isi,+ ma unu ahapụwo ya.+

  • Daniel 9:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 “Ọ ga-eme ka ọgbụgba ndụ dịrị irè+ maka ọtụtụ ndị ruo otu izu;+ n’ọkara izu ahụ, ọ ga-eme ka àjà na onyinye inweta ihu ọma kwụsị.+

      “Onye na-akpata mbibi ga-anọ n’elu nku nke ihe arụ;+ ihe ahụ e kpebiworo ga na-adakwasị onye ahụ tọgbọ n’efu ruo mgbe e kpochapụrụ ya.”+

  • Ndị Hibru 7:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+

  • Ndị Hibru 10:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Onye nchụàjà ọ bụla na-eguzo+ kwa ụbọchị+ ijere ọha mmadụ ozi na ịchụ otu àjà ndị ahụ mgbe mgbe, ebe ọ na-adịghị mgbe àjà ndị a nwere ike iwepụ mmehie kpamkpam.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya