Jenesis 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Ebreham gere ntị n’olu m wee na-erubere m isi, na-edebe ihe m nyere n’iwu, ụkpụrụ m, na iwu m.”+ Ọnụ Ọgụgụ 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel na-erube isi n’iwu Jehova wee ghara ịkwali.+ Diuterọnọmi 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ rubere ya isi, debekwa ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu ya mgbe niile.
5 n’ihi na Ebreham gere ntị n’olu m wee na-erubere m isi, na-edebe ihe m nyere n’iwu, ụkpụrụ m, na iwu m.”+
19 Mgbe ígwé ojii ahụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel na-erube isi n’iwu Jehova wee ghara ịkwali.+
11 “Hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ rubere ya isi, debekwa ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu ya mgbe niile.