Jenesis 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Isọ wee gbara ọsọ gaa izute ya,+ o wee makụọ+ ya ma dakwasị ya n’olu wee susuo ya ọnụ, ha wee malite ibe ákwá. Ọpụpụ 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gaa zute Mozis n’ala ịkpa.”+ O wee gaa zute ya n’ugwu nke ezi Chineke+ wee susuo ya ọnụ. Ọrụ Ndịozi 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+
4 Isọ wee gbara ọsọ gaa izute ya,+ o wee makụọ+ ya ma dakwasị ya n’olu wee susuo ya ọnụ, ha wee malite ibe ákwá.
27 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gaa zute Mozis n’ala ịkpa.”+ O wee gaa zute ya n’ugwu nke ezi Chineke+ wee susuo ya ọnụ.
30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+