Ọpụpụ 26:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ebe ahụ e konyere ákwà mgbochi ahụ; ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kasị Nsọ.+ Ndị Hibru 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma n’azụ ákwà mgbochi nke abụọ ahụ,+ e nwere nkebi dị n’ụlọikwuu ahụ nke a kpọrọ “Ebe Kasị Nsọ.”+
33 Ị ga-ekonye ákwà mgbochi ahụ n’okpuru nko ndị ahụ ma bubata igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ebe ahụ e konyere ákwà mgbochi ahụ; ákwà mgbochi ahụ ga-ekebiri unu Ebe Nsọ+ na Ebe Kasị Nsọ.+