Job 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+ Ilu 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọgaranya na ogbenye ezutewo.+ Onye kere ha niile bụ Jehova.+ Ndị Efesọs 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ndị bụ́ nna ukwu, nọgidenụ na-emere ha otu ihe ahụ, kwụsịnụ iyi ha egwu,+ n’ihi na unu maara na Nna Ukwu nke unu+ na ha nọ n’eluigwe, ọ dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.+
19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+
9 Unu ndị bụ́ nna ukwu, nọgidenụ na-emere ha otu ihe ahụ, kwụsịnụ iyi ha egwu,+ n’ihi na unu maara na Nna Ukwu nke unu+ na ha nọ n’eluigwe, ọ dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu.+