Job 31:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ́ bụghị Onye ahụ kere m n’afọ kere ya,+Ọ́ bụghịkwa otu Onye ahụ kere mụ na ya n’ime afọ? Job 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+ Ọrụ Ndịozi 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+
19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+
26 O sitekwara n’otu mmadụ+ mee mba ọ bụla+ nke ụmụ mmadụ, ka ha biri n’elu ala dum,+ o kpebikwara oge+ dị iche iche a kara aka, kpaakwara ebe obibi nke ụmụ mmadụ ókè,+