Jenesis 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo na mgbe Rechel mụsịrị Josef, Jekọb gwara Leban ozugbo, sị: “Hapụ m ka m laa ebe m si bịa, n’obodo m.+ Ọrụ Ndịozi 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+
25 O wee ruo na mgbe Rechel mụsịrị Josef, Jekọb gwara Leban ozugbo, sị: “Hapụ m ka m laa ebe m si bịa, n’obodo m.+
30 “Mgbe afọ iri anọ gasịrị, otu mmụọ ozi pụtara ìhè n’ihu ya n’ala ịkpa nke Ugwu Saịnaị, n’ọkụ na-enwu n’osisi ogwu.+