Ọpụpụ 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mozis wee banye n’ime ígwé ojii ahụ ma gbagoo n’ugwu ahụ.+ Mozis wee nọgide n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Diuterọnọmi 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe m gbagooro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ bụ́ mbadamba nkume nke ọgbụgba ndụ unu na Jehova,+ m nọ n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ (erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,)
18 Mozis wee banye n’ime ígwé ojii ahụ ma gbagoo n’ugwu ahụ.+ Mozis wee nọgide n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+
9 Mgbe m gbagooro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ bụ́ mbadamba nkume nke ọgbụgba ndụ unu na Jehova,+ m nọ n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ (erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,)