Ọrụ Ndịozi 7:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha mere nwa ehi n’ụbọchị ndị ahụ+ ma wetara arụsị ahụ àjà wee malite ime onwe ha obi ụtọ n’ihe ha ji aka ha rụọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu abụkwala ndị na-ekpere arụsị, dị ka ụfọdụ n’ime ha mere;+ dị nnọọ ka e dere, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ, ha wee bilie ikpori ndụ.”+
41 Ya mere, ha mere nwa ehi n’ụbọchị ndị ahụ+ ma wetara arụsị ahụ àjà wee malite ime onwe ha obi ụtọ n’ihe ha ji aka ha rụọ.+
7 Unu abụkwala ndị na-ekpere arụsị, dị ka ụfọdụ n’ime ha mere;+ dị nnọọ ka e dere, sị: “Ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ, ha wee bilie ikpori ndụ.”+