Ọpụpụ 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ, ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo. E mesịa, ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ha wee bilie ikpori ndụ.+ Abụ Ọma 106:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha kpụkwara nwa ehi na Horeb,+Kpọkwaara ihe oyiyi a wụrụ awụ isiala,+
6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ, ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo. E mesịa, ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ha wee bilie ikpori ndụ.+