Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 18:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ị ga na-adọ ha aka ná ntị banyere ihe ndị bụ́ ụkpụrụ na iwu e nyere,+ ị ga-emekwa ka ha mara ụzọ ha ga na-eje ije na ya na ọrụ ha ga na-arụ.+

  • Ọpụpụ 20:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ+ tinyere m.

  • Diuterọnọmi 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 M wee lee anya, ma, lee, unu emehiewo Jehova bụ́ Chineke unu! Unu emeworo onwe unu nwa ehi a wụrụ awụ.+ Unu emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ Jehova nyere unu iwu ka unu soro.+

  • Ndị Ikpe 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha egeghị ọbụna ndị ikpe ha ntị, kama ha na chi ọzọ dị iche iche+ nwere mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee kpọọrọ ha isiala. N’egbughị oge, ha hapụrụ ụzọ ndị nna nna ha jere ije na ya, bụ́ ndị rubere isi n’iwu Jehova.+ Ha emeghị otú ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya