Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe. 2 Samuel 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmụọ ozi+ wee tụgide Jeruselem aka iji bibie ya; Jehova wee malite inwe mwute+ maka ọdachi ahụ, o wee sị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta mbibi n’etiti ndị Izrel: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọkwa nso n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna,+ onye Jibọs.+
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe,+Ọ ga-enwekwa mwute maka ndị ohu ya,+N’ihi na ọ ga-ahụ na ha enwekwaghị enyemaka,Naanị ihe e nwere bụ onye na-enweghị enyemaka na onye na-abaghị n’ihe.
16 Mmụọ ozi+ wee tụgide Jeruselem aka iji bibie ya; Jehova wee malite inwe mwute+ maka ọdachi ahụ, o wee sị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta mbibi n’etiti ndị Izrel: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọkwa nso n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna,+ onye Jibọs.+