16 M wee lee anya, ma, lee, unu emehiewo Jehova bụ́ Chineke unu! Unu emeworo onwe unu nwa ehi a wụrụ awụ.+ Unu emewo ngwa ngwa hapụ ụzọ Jehova nyere unu iwu ka unu soro.+
18 Ee, mgbe ha meere onwe ha ihe oyiyi nwa ehi a wụrụ awụ+ ma malite ịsị, ‘Ihe a bụ Chi unu, nke dupụtara unu n’Ijipt,’+ ha wee mee omume nlelị dị ukwuu,