Ọpụpụ 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+ Ọpụpụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’anya ụmụ Izrel, ebube Jehova dị ka ọkụ na-erepịa ihe+ n’elu ugwu ahụ.
10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+