Ọpụpụ 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-eji atụrụ gbara ịnyịnya ibu ọ bụla e bu ụzọ mụọ, ọ bụrụkwa na ị gaghị agbara ya, ị ga-agbaji ya olu.+ Unu ga-agbarakwa nwa ọ bụla mmadụ bu ụzọ mụọ n’ime ụmụ unu ndị ikom.+
13 Ị ga-eji atụrụ gbara ịnyịnya ibu ọ bụla e bu ụzọ mụọ, ọ bụrụkwa na ị gaghị agbara ya, ị ga-agbaji ya olu.+ Unu ga-agbarakwa nwa ọ bụla mmadụ bu ụzọ mụọ n’ime ụmụ unu ndị ikom.+