Diuterọnọmi 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Debe ụbọchị izu ike iji doo ya nsọ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ Matiu 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na Nwa nke mmadụ bụ+ Onyenwe ụbọchị izu ike.”+ Luk 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma iwe were onyeisi oche ụlọ nzukọ n’ihi na Jizọs gwọrọ ọrịa ahụ n’ụbọchị izu ike, o wee malite ịsị ìgwè mmadụ ahụ: “E nwere ụbọchị isii e kwesịrị ịrụ ọrụ n’ime ha;+ ya mere, bịanụ n’ụbọchị ndị ahụ ka a gwọọ unu, ọ bụghị n’ụbọchị izu ike.”+
14 Ma iwe were onyeisi oche ụlọ nzukọ n’ihi na Jizọs gwọrọ ọrịa ahụ n’ụbọchị izu ike, o wee malite ịsị ìgwè mmadụ ahụ: “E nwere ụbọchị isii e kwesịrị ịrụ ọrụ n’ime ha;+ ya mere, bịanụ n’ụbọchị ndị ahụ ka a gwọọ unu, ọ bụghị n’ụbọchị izu ike.”+