12 “Ụbọchị isii ka ị ga-arụ ọrụ gị;+ ma n’ụbọchị nke asaa, arụla ọrụ, ka ehi gị na ịnyịnya ibu gị wee zuo ike, ka nwa ohu gị nwaanyị na onye mbịarambịa wee nweta ume.+
2 Ụbọchị isii ka a pụrụ ịrụ ọrụ,+ ma ụbọchị nke asaa ga-abụrụ unu ihe dị nsọ, ụbọchị izu ike, nke a ga-ezu naanị ike na ya nye Jehova. Onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-egbu ya.+