Ọpụpụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha agaghị ahapụ nke ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ,+ ha agaghịkwa agbaji ọkpụkpụ ya ọ bụla.+ Ha ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ dum nke ememme ngabiga si dị.+
10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+
12 Ha agaghị ahapụ nke ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ,+ ha agaghịkwa agbaji ọkpụkpụ ya ọ bụla.+ Ha ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ dum nke ememme ngabiga si dị.+