Ọpụpụ 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ okporo osisi ma were ọlaedo machie ha.+ 2 Ihe E Mere 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma okporo osisi ndị ahụ dị ogologo, nke mere na a na-anọ n’Ebe Nsọ, n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, ahụ ọnụ ọnụ okporo osisi ndị ahụ anya, ma a naghị anọ n’èzí ahụ ha anya, ha dị n’ebe ahụ ruo taa.+
9 Ma okporo osisi ndị ahụ dị ogologo, nke mere na a na-anọ n’Ebe Nsọ, n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, ahụ ọnụ ọnụ okporo osisi ndị ahụ anya, ma a naghị anọ n’èzí ahụ ha anya, ha dị n’ebe ahụ ruo taa.+