Ọpụpụ 30:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+ Ọpụpụ 30:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Onye ọ bụla nke mere mmanụ otite dị ka ya, nke tekwara ya onye nkịtị, a ga-ebipụ ya n’etiti ndị ya.’”+ Ọpụpụ 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya,+ ị ga-edo ya na arịa ya niile nsọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ. 1 Ihe E Mere 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụfọdụ n’ime ụmụ ndị nchụàjà bụ ndị na-eme ihe otite+ a na-agwa mmanụ bọlsọm. Abụ Ọma 45:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+Ọ bụ ya mere Chineke bụ́ Chineke gị+ ji were mmanụ aṅụrị+ tee+ gị karịa ndị ibe gị.+ Ndị Hibru 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji were mmanụ aṅụrị tee gị+ karịa ndị ibe gị.”+
25 Ị ga-eji ha mepụta mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ, mmanụ otite, bụ́ ihe a gwara agwa, dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.+ Ọ gaje ịbụ mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ.+
33 Onye ọ bụla nke mere mmanụ otite dị ka ya, nke tekwara ya onye nkịtị, a ga-ebipụ ya n’etiti ndị ya.’”+
9 Ị ga-ewere mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ+ tee ụlọikwuu ahụ na ihe niile dị n’ime ya,+ ị ga-edo ya na arịa ya niile nsọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ.
7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+Ọ bụ ya mere Chineke bụ́ Chineke gị+ ji were mmanụ aṅụrị+ tee+ gị karịa ndị ibe gị.+
9 Ị hụrụ ezi omume n’anya, ị kpọkwara mmebi iwu asị. Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji were mmanụ aṅụrị tee gị+ karịa ndị ibe gị.”+