Ọpụpụ 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O mekwara mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.
29 O mekwara mmanụ dị nsọ e ji ete mmadụ mmanụ+ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nke a na-agwaghị ihe ọ bụla,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere.