Ọpụpụ 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ga-eji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ya na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. A ga-eji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 na ogidi+ niile nke ogige ya gbaa gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere+ na mkpọ́ ụlọikwuu ha na ụdọ ụlọikwuu ha.
10 A ga-eji ọla kọpa rụọ ogidi iri abụọ ya na ntọala iri abụọ ha ndị nwere oghere. A ga-eji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.+
37 na ogidi+ niile nke ogige ya gbaa gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere+ na mkpọ́ ụlọikwuu ha na ụdọ ụlọikwuu ha.