Ọpụpụ 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee were osisi akeshịa+ rụọ ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị otu kubit n’ogologo na otu kubit n’obosara nakwa otu kubit n’ịdị elu. Mpi ya sikwa n’ahụ́ ya pụta.+
25 O wee were osisi akeshịa+ rụọ ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị otu kubit n’ogologo na otu kubit n’obosara nakwa otu kubit n’ịdị elu. Mpi ya sikwa n’ahụ́ ya pụta.+