Ọnụ Ọgụgụ 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+ Nehemaya 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 gị onwe gị, n’ihi ebere gị nke dị ukwuu, ị hapụghị+ ha n’ala ịkpa. Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighịkwa n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie,+ ogidi ọkụ ahapụghịkwa ha n’abalị inye ha ìhè n’ụzọ ha kwesịrị iso.+
11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+
19 gị onwe gị, n’ihi ebere gị nke dị ukwuu, ị hapụghị+ ha n’ala ịkpa. Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighịkwa n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie,+ ogidi ọkụ ahapụghịkwa ha n’abalị inye ha ìhè n’ụzọ ha kwesịrị iso.+