Ọnụ Ọgụgụ 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ kwụlie, ụmụ Izrel na-akwali ozugbo.+ N’ebe ígwé ojii ahụ kwụsịrị, n’ebe ahụ ka ụmụ Izrel na-ama ụlọikwuu.+ Abụ Ọma 78:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee jiri ígwé ojii na-edu ha n’ehihie,+Jirikwa ìhè ọkụ na-edu ha ogologo abalị dum.+
17 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ kwụlie, ụmụ Izrel na-akwali ozugbo.+ N’ebe ígwé ojii ahụ kwụsịrị, n’ebe ahụ ka ụmụ Izrel na-ama ụlọikwuu.+