Ọpụpụ 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+ Ọpụpụ 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, Mozis gwara ụmụ Izrel ihe ndị a, ma ha egeghị Mozis ntị n’ihi nkụda mmụọ nakwa n’ihi ohu ha na-agba bụ́ nke tara akpụ.+
21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova lee unu anya wee kpee unu ikpe,+ ebe ọ bụ na unu emewo ka anyị sie ísì ọjọọ+ n’ihu Fero nakwa n’ihu ndị na-ejere ya ozi iji nye ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+
9 E mesịa, Mozis gwara ụmụ Izrel ihe ndị a, ma ha egeghị Mozis ntị n’ihi nkụda mmụọ nakwa n’ihi ohu ha na-agba bụ́ nke tara akpụ.+