Ọnụ Ọgụgụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Kohat,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Amram na Izha,+ Hibrọn na Ọziel. 1 Ihe E Mere 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Kohat+ bụ Amram, Izha,+ Hibrọn+ na Ọziel,+ mmadụ anọ.